Nzọpụta Anyị Ọ dabere n'idebe ụbọchị izu ike?

Nzọpụta anyị dị ka Ndị Kraịst ọ̀ dabeere na idebe Ụbọchị Izu Ike? Ndị ikom dị ka Mark Martin, onye bụbu Onyeàmà Jehova, na-ekwusa na Ndị Kraịst aghaghị idebe ụbọchị izu ike kwa izu ka e wee zọpụta ha. Dịka ọ kọwara ya, idebe ụbọchị izu ike pụtara iwepụta oge awa 24 ...