Onye bu Onye? (Nwa Atụrụ / Atụrụ Ọzọ)

Aghọtawo m mgbe nile na “ìgwè atụrụ nta” ahụ e zoro aka na ya na Luk 12:32 na-anọchi anya ndị nketa Alaeze ahụ dị 144,000. N’otu aka ahụ, ajụtụbeghị m ajụjụ na “atụrụ ọzọ” ahụ a kpọtụrụ aha na Jọn 10:16 na-anọchite anya Ndị Kraịst nwere olileanya elu ala. Ekwuola m okwu a “nnukwu ...