Onye ntinye aka na amaghi


Ahụmahụ Ava

Aha m bụ Ava. Aghọrọ m Onyeàmà Jehova e mere baptizim na 1973, n’ihi na echere m na achọtawo m ezi okpukpe ahụ na-anọchite anya Chineke Pụrụ Ime Ihe Niile. N’adịghị ka ọtụtụ n’ime unu zụlitere na nzukọ a, a zụlitere m n’ụlọ nke enweghị ntụzi ime mmụọ ọbụla, belụsọ ...